PC Lapez – Adala Mba Ft. Saka Vibes (Lyrics)

Adala Mba  Song Lyrics By PC Lapez Ft. Saka Vibes


PC Lapez – Adala Mba Ft. Saka Vibes

Nigerian solo artist PC Lapez has teamed up with talented singer-songwriter Saka Vibes to unleash the lyrics to their recent song titled “Adala Mba.”

Anyone who loves tuneful music will definitely want to keep this new song among their favorites. Follow along with the lyrics, and enjoy singing along from the moment it starts playing.

Adala Mba  Song Lyrics By PC Lapez Ft. Saka Vibes Below.

Adakwa la mba na ito ya
Adakwa la mba na ito ya
Adakwa la mba na ito ya
Jisie ike na obere oge na ife ya adinma
umu Chineke

Adakwa la mba na ito ya
Gi onye amuru ozo oh
Adakwa la mba na ito ya
Umu ala Eze oh oh
Adakwa la mba na ito ya
Adala mba wey wey , ye ye ye
Jisie ike na obere oge na ife ya adinma

Adakwa la mba na iso chukwu
Adakwa la mba na ife chukwu oh
Adakwa la mba na ito Olisa
Jisie ike na obere oge na ife ya adinma
Umu Alaeze

Adakwa la mba na ito ya
Umu eligwe eh
Adakwa la mba na ito ya
Unu adala mba eh
Adakwa la mba na ito ya
So gide chukwu
So gide chukwu
So gide chukwu
Jisie ike na obere oge na ife ya adinma

Those that wait upon the lord shall renew their
strength oh
In any situation they will never be afraid
Chukwu onye ebere oma eh
So gi onye ebere oma eh

Onye tukwasiri gi obi dika ugwu zion
Nke ana adighi ewezuga na onodu ya
Chukwu onye ebere Oma eh
So gi onye ebere oma eh

Ah ah eh ife na ekwero omume ka O ga eme
Uwi oga’dika olu ebube ma omesia
Oga eme ya
Oga eme ya
Adakwa la mba na itoya

Ah ah eh ife na ekwero omume ka O ga eme
Uwi oga’dika olu ebube ma omesia
Oga eme ya
Oga eme ya
Adakwa la mba na itoya

Adakwa la mba na ito ya
Adakwa la mba na ito ya
Adakwa la mba na ito ya
Jisie ike na obele oge na ife ga adinma oh
umu Chineke do

Adakwa la mba na ito ya
Eh adala mba oh oh oh oh
Adakwa la mba na ito ya
Do biko biko jisie ike na olu
Adakwa la mba na ito ya
Adala mba
Adala mba
Adala mba
Jisie ike na obere oge na ife ya adinma

Emesia ife ga adi nma yo yo
Adakwa la mba na ito ya
Do unu adala mba ye ye ya oh
Adakwa la mba na ito ya
Ada la mba o Ada la mba o
Adakwa la mba na ito ya
Adala mba
Adala mba

Jisie ike na obere oge na ife ya adinma

Get Song Here

 

 

 

Do you find Tunesloaded useful? Click here to give us five stars rating!

 

You May Like

Join the Discussion

2 Comments

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*

error: Content is protected !!