Well-known Nigerian disc jockey DJ SkipIt has released the lyrics to his standout and beautifully crafted song titled “Berreta 92,” featuring Evado and Hugo P.
Go ahead and add the song to your playlist. It is a song you will love from the moment it starts playing, and you will likely find yourself singing along with the lyrics every time you hear it.
Berreta 92 Song Lyrics By Dj SkipIt Ft. Evado & Hugo P Below.
Dj Skipit came with the banger
Imana pain jụụ n’ime ogbe,
We need bag ka anyị dị ọk.
Nigga think I’m gonna quit, nwa no way,
And ọbanye akụkọ ego, ị ga afụ my iru ofe.
I pray to God for akọ na uche,
To apply wisdom ebe men kwesiri iwe iwe.
As I dey waka, make no jonsing cluster my
way,
I no wan hear stories mbosi bu my payday.
Ahh …
F*ck their rules,
The war is you vs you.
I’m keeping my composure, I no fit lose my
cool,
Uche m dị na di bag, I no fit act a fool.
Ha chọọ ịstị m
Ha chee na’m bu juu,
Till n’fofuté Beretta m,
Le men anya nꞌahụ
Anyi vụ scars na ahụ ka tattoo,
Ma ị dịrọ akọ, money ina akọ too.
Ebe nsị bịa nleka bụ a taboo,
O kwa ebe onye ọsọ rụọ, onye ije ga elu.
Same time, oge na aga aga,
Time is not waiting for you.
Anya na eke m ka efe Man U,
Out here no bonanza, men anorozi na awoof.
Bịa dealer, achọ m exotic, achọ m backwoods,
Nwa ogbe di cold, ha choro izichikwa m back
hood.
I can’t forget the things I saw, but regardless
life is good,
And echela na i ga whine n’ime ogbe or else,
ma ịchọ ibu a fool.
Yeehhh …
Ndị news bịara na eme m interview,
Ha chọo my point of view,
Based on matters na emecha n’ime ogbe
Nsị ha na ogbe, enweghị rules.
Maka na onye ọdina aka today,
Nwekwe ike tomorrow o je na ebite.
Nwanne, anyị aga eme ụwa ole?
Ųwa nka ekweghị mmete.
Ugh … real life, uwa bụ isi kọte,
Now the boy akali go okwu nkote.
From onye nleka to onye isi oche,
Prodigy nwa ogbe know my name.
Gbara’m iwu fu ilu ofe
Jukwese i don’t play no games
Gbara’m iwu fu ilu ofe
Prodigy nwa ogbe know my name.
Ha chọọ ịsịtị m
Ha chee na’m bu juu
Till n’fofuté Beretta m,
Le men anya nʼahụ
Anyị vụ scars na ahụ ka tattoo,
Ma ị dịrọ akọ, money ina akọ too.
Ebe nsị bịa nleka bụ a taboo,
Ọ kwa ebe onye ọsọ rụọ, onye ije ga elu.
Same time, oge na aga aga,
Time is not waiting for you.
Anya na eke m ka efe Man U,
Out here no bonanza, men anaghị ebi na
awoof.