Skip to content
Music Albums Hottest Trending Lyrics Mixtapes
Lyrics

Kolaboy – Believer Ft. Evado (Lyrics)

Join Our Telegram Channel

Popular Nigerian hip-hop artists Kolaboy and Evado have made the lyrics to their latest impressive song “Believer” available for fans who want to follow the words of the track.

You can read through each verse, follow every line, and sing along as the music plays. It is the kind of release that can give you another reason to enjoy the song. The lyrics give listeners a chance to understand the words better while enjoying the sound of the song.

Believer Song Lyrics By Kolaboy Ft. Evado Below.

Odia
Doo nwa mama
Kola
boy
Tene

Listen

Yeah, (Big tune), yeah seh
I’ve been a believer all my life, I’ve never been
a lazy one
Married to the game and i juo my wife
I’ve never been a lazy man
Mgbe a na-ama ototo mmịrị na-ịme Okpoko,
munwa akpabagonuu iron
Na-azu Okpoko junction, erem charcoal ma
anyi mechie n’ ime ogbo iron, seh

Onye akolụ bu ihe ga-ama
Ihe anyi gbalụ na-ama
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalụm
afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ
na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
I na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God’s time is the best, nwa chukwu ma nke ka
mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma
ahh ah ah

Ya mere m ji esi onwu from ututu ruo na-
mgbede
Jụọ esem na-ụwa mgbede
I grew so fast, ndị ọgbọ m kpọm okenye
My life atọgho ka okpete
Uwa a bu a journey, ajuna m ma onwe ihe m
gote
Life bu ihe įsị kote
And okom na-aka ịga enyenwum ihe igote?
ǃga echefuunwu ịhe ilote
Enwe ndị ọdibu na-aka (chai)
Mana anyi afurodu their 32
Alobam nwete onye ọcha
Sị m na-ochefugo ihe bu gratitude
Damn
Kịta ọ na-enyezị attitude
! kpọ ya ọ sị gi “I will get back to you”
That’s why I run back to you
ǃ mana ụwa na-egosi anyi part 2, seh

Onye akolu bu ihe ga-ama
Ihe anyi gbalụ na-ama
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalum
afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ
na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
! na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God’s time is the best, nwa chukwu ma nke ka
mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma
ahh ah ah

Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndi iro m afụnam
Chị kelum ajunam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh

Enwe ndị odibu na-aka (chai)
Mana anyi afurodu their 32
Alobam nwete onye ọcha
Sị m na-ochefugo ịhe bu gratitude
Damn
Kịta ọ na-enyezị attitude
I kpọ ya ọ sị gi̱ “I will get back to you”
That’s why I run back to you
I mana ụwa na-egosi anyi part 2

Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh

 

 

 

Join the Discussion

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Hot Artists

All Artists
error: Content is protected !!