Skip to content
Music Albums Hottest Trending Lyrics Mixtapes
Lyrics

Aguero Banks – Nta na Imo (Lyrics)

0
Aguero Banks – THE RETURN (Eze Onyịkọ) Album
Join Our Telegram Channel

Well-known Nigerian rap sensation, Aguero Banks comes through with the lyrics to his just released enticing song titled “Nta na Imo.”

The song is too good to ignore, and you will surely enjoy singing along with the lyrics while listening to its amazing sound.

Nta na Imo Song Lyrics By Aguero Banks Below.

Agam akọrọ onye ụwam ooo?
lhe m na achu bụ ihe ụwam oo
Mana onwe ndị chọ ilụkam oo
Ha chọ ịkwusim n’ụzọ, as in ha cho iticham oo
Doctor sim esena igbo ooo (Doctor sịm esena
igbo ooo)
Pastor sim akwana iko ooo (Pastor sịm akwana
iko ooo)
Ha sịm zerụ nta n’imo oo
Na-m gbado kwa anya, maka ndị imi nọ na iro
ooo

Mehn, I’ve been fasting and praying
I’m tryna find my way out
Men m no na kpanti, but nobody to bail out
A lot of things dey happen on a low-key, I no
fit say out
Whenever I smoke weed, I’m tryna numb my
pains out
Mana abụm isi ekwe ọnwụ, I no go tap out oo
SARS awkuzu nọ na Downtown ooo
And they tryna shoot a man down
Till the day I sign out
I will never back down

Igbawa afia, tie one spliff for men na serve
Government
Men wey be say dem no snitch, ha ka obi
n’aru the judgement
Men dị locked in the cage ka na rep the
movement
Burn one tie for lost soldiers before ibido
recruitment
One tire to Fela, ihe reputaru ya bu Nissan
Blue Bird
Ha ji igwe naru ya Hausa na ebe lane back in
2010
Men in back akpọnyelụ ya na anya si, ma abasi
ļmana agwọ anyị gbu na-Awka, ka ekewezi na
adozi
The shii di fucked up
Till now the nigga dị locked up
Men n’eme advance n’ime ogbe
Mana onwero onye enye up front
Everybody ga azụ ụgba ya
Makana ọdị ethical
And same Fela ga bu trails
Ọkwa mana ọda medicals
He just wanted to make it out

Makana, obụ isi ekwe ọnwụ, em no go tap out
oo
SARS awkuzu nona Downtown ooo
And they tryna shoot a man down
Till the day I sign out
I will never back down

Agam akọrọ onye ụwam ooo?
lhe m na achu bụ ihe ụwam oo
Mana onwe ndị chọ ilukam oo
Ha chọ ịkwusim n’uzo, as in ha cho iticham oo
(Doctor sim esena igbo ooo
Pastor sim akwana iko ooo
Ha sim zeru nta n’imo oo
Na-m gbado kwa anya, maka ndị imi nọ na iro
ooo)

Get Song Here

 

Top 20 Hottest Songs

Join the Discussion

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Hot Artists

All Artists
error: Content is protected !!