Skip to content
Music Albums Hottest Trending Lyrics Mixtapes
Lyrics

Phyno – Nwa Aturu (Lyrics)

Phyno – Let That Sink In (LTSI) [Album]
Join Our Telegram Channel

Popular Nigerian rapper and songwriter Phyno has returned with the lyrics to his impressive song “Nwa Aturu.”

You can enjoy this song even more when you understand the words behind every part. That is why taking a little time to read the lyrics is worth it. Whether you already know the song or are just hearing it for the first time, the words will help you keep up with the artist. Soon, you will be able to sing along without much help.

Nwa Aturu Song Lyrics By Phyno Below.

Nwa Atụrụ
Nwa atụrụ Chukwu
Nwa atụrụ Chukwu
Onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa
Mere anyị ebere Chukwu
Mere anyị o ebere ooo
Mere anyị ebere
Mere anyị ebere
Nwa atụrụ egbulebu
Nwa atụrụ…

Anọm here maka na m bụ the one
Zim ụzọ mgbe ha kwachiri door
Speak for me mgbe fa kwụrụ m jaw
Papa .. Lift up m mgbe fa label m poor
Ehhh
Magic m ekpere bụ the source
I fit take no for answer but I never take a loss
I zam na my worst
Even tho na ọkwa my fault
Ogbajuo na my thought
Mme sign of the cross
Ugo inyere mmadụ
Mpa ọkali money
Mgbe m kpọrọ izam
Dụọ nụ mana nje na unam
Mpa anam agbani
Maka nsogbu kali
Nkwa gị ga-agabi
Sim ọgwụ na ozodi
So Chukwu ga-ekpebi
E sure no be maybe
Emebim emebi
But u show me mercy
Mgbe obi m dị heavy
Mgbe elu ụwa dị shaky
Mgbe ndị fa dị shady
Only u fit save me

Nwa atụrụ Chukwu
Nwa atụrụ Chukwu
Onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa
Mere anyị ebere Chukwu
Mere anyị o ebere ooo
Mere anyị ebere
Mere anyị ebere
Nwa atụrụ egbulebu

Nwa atụrụ Chukwu
Nwa atụrụ Chukwu
Onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa
Mere anyị ebere Chukwu
Mere anyị o ebere ooo
Mere anyị ebere
Mere anyị ebere
Nwa atụrụ egbulebu
Nwa atụrụ…

Only U dey answer anytime Mkpo
Zam ekpere nyem ihe ọbụla nyo
Simu na ị ga-emezu nlọ ọbụna nlọ
Grace ga locate m ebe ọbụna nọ
Isi na ị ga-ebulụ m ibu a
Ma ọbụna m adarọ iwu a
Fa gbakọ we gbawa izu a
Welụ m ihe ọma kpọọ iru ma
Only one .. nga efe the holy one
Chi nyelu the only son
Chinyelu ugo
N’ezie nụ Ugo inyere mmadụ
Mpa ọkali money
Mgbe m kpọrọ izam
Dụọ nụ mana nje na unam
Mpa anam agbani
Maka nsogbu kali
Nkwa gị ga-agabi
Sim ọgwụ na ọ dị
So Chukwu ga-ekpebi
E sure no be maybe
Emebim emebi
But u show me mercy
Mgbe obi m dị heavy
Mgbe elu ụwa dị shaky
Mgbe ndị fa dị shady
Only u fit save me

Nwa atụrụ Chukwu
Nwa atụrụ Chukwu
Onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa
Mere anyị ebere Chukwu
Mere anyị o ebere ooo
Mere anyị ebere
Mere anyị ebere
Nwa atụrụ egbulebu

Nwa atụrụ Chukwu
Nwa atụrụ Chukwu
Onye na-ekpochapụ njọ nke ụwa
Mere anyị ebere Chukwu
Mere anyị o ebere ooo
Mere anyị ebere
Mere anyị ebere
Nwa atụrụ egbulebu

Ah ha ha
Ah ha ha
Ah ha ha haaaaa
Ah ha ha
Ah ha ha
Ah ha ha haaaaa

 

 

Join the Discussion

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Hot Artists

All Artists
error: Content is protected !!