Nigerian rap sensation and trap star, Aguero Banks presents the lyrics to his brand-new amazing song titled “Tene.”
The first time you listen to these lyrics, you will enjoy it so much that you won’t want to stop playing it. Make sure you don’t miss out, add it song to your playlist now and enjoy every moment while singing along with the lyrics.
Tene Song Lyrics By Aguero Banks Below.
Empire
Last Sunday mu na my senior man
Nọ na Capetown na eshikpor
We tryna catch up
I’m tryna know how he match up
Ọsim nem na etogokwa
Last time ọfụrụm nka bụ ọbere Ọnyịkọ
Oge mna kpoghari boot na ogbe then muna
eshịlọ
Oge anyi nwee hope na with ball anyi ga
banye Italo
Oge my mum nwee shop na ọnu atọ
Oge ọka na ere arịbọ
Ọsị m the truth bụkwa na ọna afụkwam na iru
akwụkwọ
Mana ihe me na odeberọ m bụ na
Nwoke abụrọ onye akụkọ
Cos asi ka ekwube ya now, kedụ ebe oga
ebido?
The news garu around the town bu na nwoke
efigo (alili)
But now he’s back again, Chukwu nyelu ya
another chance at life
Osim “Eze onyiko, listen to this piece of
advice”
Werukwa ụwa tene na efii nmadu na emene
lhe anya fụrụ bewee
Ihe anyi na ekpe bu ka ọzọemena
Onyebuna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa
ụka ekpere
I hope you get it right cos achorokwam echete
ebewe
Werukwa uwa tene na efii nmadu na Emene
Ihe anya fụrụ bewee ihe anyị na ekpe bụ ka
ozoemena
Onye ọbụna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa
ụka ekpere eh Nwannem
Welụkwa ụwa tene
Welukwa uwa tenee (I hope you get it right)
Welụkwa ụwa tene
Welukwa uwa tenee (I hope you get it right)
Elu ụwa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịi̱
wa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịi̱
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee
Jah
Osim Eze onyiko okwa ina take good care of
Cos uwa aburokwa by igba lighter na your
belt
Uwa bu OYO, Make sure you look out for
yourself
And idi free ibem na igwe ma needikwa some
help
My lil homie, I hope you get it right with
what’s left
Run your own race cos elu uwa aburọkwa
contest
Enwe ndi iche na gina ha kwụ, ha kwụ with
one leg
When your matter go cast, them go leave you
jump fence
Werukwa uwa tene na efii nmadu na Emene
Ihe anya fụrụ bewee
Ihe anyi na ekpe bu ka ọzọemena
Onyebuna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa
ụka ekpere
I hope you get it right cos achorokwam echete
ebewe
Werukwa ụwa tene na efii nmadu na emene
Ihe anya fụrụ bewee ihe anyị na ekpe bụ ka
ozoemena
Onye ọbụna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa
ụka ekpere eh Nwannem
Welụkwa ụwa tene
Welukwa uwa tenee (I hope you get it right)
Welukwa ụwa tene
Welukwa uwa tenee (I hope you get it right)
Elu ụwabụ nwayọ nwayọ ka eji arịi̱
Ųwa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịi̱
Welukwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee