Skip to content
Music Albums Hottest Trending Lyrics Mixtapes
Lyrics

Umu Obiligbo – Udoka (Lyrics)

Umu Obiligbo – Legendary (Album)
Join Our Telegram Channel

Nigerian highlife music duo Umu Obiligbo has brought the words of their new song “Debut” closer to fans with the release of its lyrics.

If you love music that you can enjoy with other people, this release is worth passing around. Share it with your friends, let them hear it, and give them the chance to learn the words too. The lyrics below can help everyone keep up with the song, so there will be no need to stay quiet when the music starts playing.

Udoka Song Lyrics By Umu Obiligbo Below.

Onulu akwa, nwanne ya adu na azu
Chai, ofulu ozu nwanne ya amu na amu
Onulu ube, nwanne agbana oso
Che iya, ewuu eeh

Nwanne malu nwanne ya eeh
Onye emegbu na nwanne ya
Ka anyi biri na udo
Eh, Udoka mma eeh
Udoka mma

Udoka mma
Udoka mma

Onulu akwa, nwanne ya adu na azu oo
Udoka mma

Onulu ube, nwanne agbana oso oo
Udoka mma

Onye egbu kwana nu nwanne ya eh
Udoka mma

Oh, Udoka mmaa
Udoka mma

Umuaka malu nna ha
Umuaka malu nne ha
Nne na nna malu umu ha
Ikwu na ibe malu onwe ha

Udo na ifunanya na-ebute oganiru
Ifunanya na-ewete udo
O kwa udo na-ewete ndu eh

Ogini ka aga emelu enu na uwa?
Ogini ka anyi e?

Onulu akwa, nwanne ya adu na azu
Chai, ofulu ozu nwanne ya amu na amu
Onulu ube, nwanne agbana oso
Che iya, ewuu eeh

Nwanne malu nwanne ya eeh
Onye emegbu na nwanne ya
Ka anyi biri na udo

Onye egbu na ibe ya onwu eeh
Udoka mma

Onulu akwa, nwanne ya adu na azu oo
Udoka mma

Onulu ube, nwanne agbana oso oo
Udoka mma

Onye egbu kwana nu nwanne ya eh
Udoka mma

Oh, Udoka mmaa
Udoka mma

Ebe ifunanya na adi
Ebe fu ka udo na adi
Ka anyi welu ofu obi bibe enu

Onye egbu na ibe ya onwu
Onye ama na ibe ya imi
Nwanne malu nwanne ya amu

Eh, Udoka mma eeh
Udoka mma

Onye emegbu na nwanne ya eh
Udoka mma

Onye egbu na ibe ya onwu eh eh
Udoka mma

Onulu ube, nwanne ya agbana oso oo
Udoka oo
Udoka mma

Ofulu ozu, nwanne ya amu na amu eeh
Udoka mma

Ofulu akwa, nwanne ya adu na azu oo
Udoka mma

Oh, Udoka mmaa
Udoka mma

 

Join the Discussion

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Hot Artists

All Artists
error: Content is protected !!